Ndị Ikpe 20:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ndị Izrel gara ịlụso ndị ebo Benjamin agha n’ụbọchị nke atọ. Ha haziri onwe ha ka ha lụso Gibia agha otú ha mere n’oge ndị ọzọ.+
30 Ndị Izrel gara ịlụso ndị ebo Benjamin agha n’ụbọchị nke atọ. Ha haziri onwe ha ka ha lụso Gibia agha otú ha mere n’oge ndị ọzọ.+