Ndị Ikpe 20:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ndị ebo Benjamin wee sị: “Anyị na-emeri ha otú anyị si merie ha na mbụ.”+ Ma ndị Izrel sịrị: “Anyị ga-agba ọsọ ka anyị wee si n’obodo ha rapụta ha n’okporo ụzọ.”
32 Ndị ebo Benjamin wee sị: “Anyị na-emeri ha otú anyị si merie ha na mbụ.”+ Ma ndị Izrel sịrị: “Anyị ga-agba ọsọ ka anyị wee si n’obodo ha rapụta ha n’okporo ụzọ.”