-
Ndị Ikpe 20:40Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
40 Ma, anwụrụ ọkụ ahụ ha ji agbara ha àmà malitere isi n’obodo ahụ na-akwụgo elu ka ogidi. Mgbe ndị ebo Benjamin lere anya n’azụ, ha hụrụ ka anwụrụ ọkụ si n’obodo ahụ niile na-akwụgo elu.
-