-
Ndị Ikpe 21:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ndị Izrel wee sị: “N’ebo niile e nwere n’Izrel, olee onye na-esoghị zukọta n’ihu Jehova?” n’ihi na ha ṅụrụ iyi na onye ọ bụla na-abịaghị na Mizpa n’ihu Jehova, a ga-egbu ya.
-