Ndị Ikpe 21:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ime ndị bi na Jebesh-gilied, ha chọtara narị ụmụ agbọghọ anọ (400) na-amaghị nwoke, ndị ha na nwoke na-enwetụbeghị mmekọahụ. Ha wee kpọta ha n’ụlọikwuu dị na Shaịlo,+ nke dị na Kenan.
12 N’ime ndị bi na Jebesh-gilied, ha chọtara narị ụmụ agbọghọ anọ (400) na-amaghị nwoke, ndị ha na nwoke na-enwetụbeghị mmekọahụ. Ha wee kpọta ha n’ụlọikwuu dị na Shaịlo,+ nke dị na Kenan.