Ndị Ikpe 21:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ha wee sị: “E nwere ememme a na-emere Jehova kwa afọ na Shaịlo.+ Shaịlo a dị n’ebe ugwu Betel, n’ebe ọwụwa anyanwụ nke okporo ụzọ si Betel gaa Shikem, n’ebe ndịda Lebona.”
19 Ha wee sị: “E nwere ememme a na-emere Jehova kwa afọ na Shaịlo.+ Shaịlo a dị n’ebe ugwu Betel, n’ebe ọwụwa anyanwụ nke okporo ụzọ si Betel gaa Shikem, n’ebe ndịda Lebona.”