-
Ndị Ikpe 21:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 N’oge ahụ, ndị Izrel si n’ebe ahụ lasasịa, onye nke ọ bụla lara n’ebo ya nakwa n’ezinụlọ ya. Ha si n’ebe ahụ laa, onye nke ọ bụla n’ala o ketara.
-