Rut 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 N’oge ndị ikpe+ na-ekpe ikpe, ụnwụ dara n’Izrel. Otu nwoke na nwunye ya na ụmụ ya ndị nwoke abụọ wee si Betlehem,+ nke dị na Juda, gawa ibi n’ala* Moab+ ka ha bụrụ ndị ọbịa n’ebe ahụ. Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:1 Ṅomie, p. 33-35 Ụlọ Nche,7/1/2012, p. 23
1 N’oge ndị ikpe+ na-ekpe ikpe, ụnwụ dara n’Izrel. Otu nwoke na nwunye ya na ụmụ ya ndị nwoke abụọ wee si Betlehem,+ nke dị na Juda, gawa ibi n’ala* Moab+ ka ha bụrụ ndị ọbịa n’ebe ahụ.