Rut 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Aha nwoke ahụ bụ Elimelek.* Aha nwunye ya bụ Naomi.* Aha ụmụ ya ndị nwoke abụọ bụ Malọn* na Kilịọn.* Ha bụ ndị Efrata, ya bụ, ndị Betlehem nke dị na Juda. Ha ruru Moab, biri ebe ahụ.
2 Aha nwoke ahụ bụ Elimelek.* Aha nwunye ya bụ Naomi.* Aha ụmụ ya ndị nwoke abụọ bụ Malọn* na Kilịọn.* Ha bụ ndị Efrata, ya bụ, ndị Betlehem nke dị na Juda. Ha ruru Moab, biri ebe ahụ.