Rut 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 ùnu ga-anọ na-eche ha ruo mgbe ha toro? Ùnu ga-anọrọ n’alụghị di n’ihi ha? Mba, ụmụ m, otú ahụhụ Jehova na-ata m si rute unu na-ewute m.”+ Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:13 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2021, p. 9-10 Ụlọ Nche,3/1/2005, p. 27
13 ùnu ga-anọ na-eche ha ruo mgbe ha toro? Ùnu ga-anọrọ n’alụghị di n’ihi ha? Mba, ụmụ m, otú ahụhụ Jehova na-ata m si rute unu na-ewute m.”+