Rut 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma, Rut sịrị ya: “Arịọla m ka m hapụ gị. Arịọkwala m ka m kwụsị iso gị, n’ihi na ebe ị gara ka m ga-aga. Ebe ị ga-arahụ ka m ga-arahụ. Ndị gị ga-abụ ndị m. Chineke gị ga-abụkwa Chineke m.+ Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:16 Ṅomie, p. 37-38 Ụlọ Nche,7/1/2012, p. 26
16 Ma, Rut sịrị ya: “Arịọla m ka m hapụ gị. Arịọkwala m ka m kwụsị iso gị, n’ihi na ebe ị gara ka m ga-aga. Ebe ị ga-arahụ ka m ga-arahụ. Ndị gị ga-abụ ndị m. Chineke gị ga-abụkwa Chineke m.+