Rut 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O wee gawa n’ubi, malitekwa ịtụtụ oko ọka bali ndị na-ewe ihe ubi hapụrụ. Ọ dabakwara na ọ banyere n’ubi Boaz,+ onye ya na Elimelek+ si n’otu ezinụlọ.
3 O wee gawa n’ubi, malitekwa ịtụtụ oko ọka bali ndị na-ewe ihe ubi hapụrụ. Ọ dabakwara na ọ banyere n’ubi Boaz,+ onye ya na Elimelek+ si n’otu ezinụlọ.