Rut 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Boaz asị ya: “A kọọrọla m ihe niile i meere nne di gị mgbe di gị nwụchara, nakwa otú i si hapụ nna gị na nne gị na ala ndị ikwu gị wee bịakwute ndị ị na-amabughị.+ Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:11 Ṅomie, p. 41 Ụlọ Nche,7/1/2012, p. 28
11 Boaz asị ya: “A kọọrọla m ihe niile i meere nne di gị mgbe di gị nwụchara, nakwa otú i si hapụ nna gị na nne gị na ala ndị ikwu gị wee bịakwute ndị ị na-amabughị.+