Rut 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Rut wee sị: “Ka ihe m masị gị, onyenwe m, n’ihi na ị kasiela m obi. I kwuokwala okwu mesiri ohu gị obi ike,* n’agbanyeghị na esoghị m ná ndị na-ejere gị ozi.” Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:13 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2021, p. 12
13 Rut wee sị: “Ka ihe m masị gị, onyenwe m, n’ihi na ị kasiela m obi. I kwuokwala okwu mesiri ohu gị obi ike,* n’agbanyeghị na esoghị m ná ndị na-ejere gị ozi.”