Rut 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Boaz gwara ya n’oge ha na-eri nri, sị: “Bịa ebe a, were achịcha taa, surukwa achịcha gị n’ime mmanya.” Rut wee nọdụ ọdụ n’akụkụ ndị ahụ na-ewe ihe ubi, Boaz enye ya ụfọdụ ọka bali e ghere eghe.* Rut rijuru afọ, rifọkwa.
14 Boaz gwara ya n’oge ha na-eri nri, sị: “Bịa ebe a, were achịcha taa, surukwa achịcha gị n’ime mmanya.” Rut wee nọdụ ọdụ n’akụkụ ndị ahụ na-ewe ihe ubi, Boaz enye ya ụfọdụ ọka bali e ghere eghe.* Rut rijuru afọ, rifọkwa.