Rut 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe o biliri ịga tụtụọ oko ọka bali ndị a hapụrụ ahapụ,+ Boaz gwara ụmụ okorobịa ya, sị: “Hapụnụ ya ka ọ na-atụtụkwa oko* ọka bali ndị unu gbuturu egbutu. Unu enyekwala ya nsogbu.+
15 Mgbe o biliri ịga tụtụọ oko ọka bali ndị a hapụrụ ahapụ,+ Boaz gwara ụmụ okorobịa ya, sị: “Hapụnụ ya ka ọ na-atụtụkwa oko* ọka bali ndị unu gbuturu egbutu. Unu enyekwala ya nsogbu.+