-
Rut 2:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Hụkwanụ na unu dọpụtaara ya oko ọka ụfọdụ n’ùkwù ọka bali, hapụkwanụ ha ka ọ tụtụkọrọ ha. Unu agwakwala ya ihe ọ bụla ga-eme ka ọ kwụsị ịtụtụ ha.”
-