Rut 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Rut wee na-eso ụmụ agbọghọ Boaz. Ọ nọkwa na-atụtụ oko ọka a hapụrụ n’ubi ruo mgbe owuwe ihe ubi ọka bali+ na owuwe ihe ubi ọka wit gwụchara. Ya na nne di ya bikwa.+ Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:23 Ṅomie, p. 43-44 Ụlọ Nche,10/1/2012, p. 20
23 Rut wee na-eso ụmụ agbọghọ Boaz. Ọ nọkwa na-atụtụ oko ọka a hapụrụ n’ubi ruo mgbe owuwe ihe ubi ọka bali+ na owuwe ihe ubi ọka wit gwụchara. Ya na nne di ya bikwa.+