Rut 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Naomi, nne di ya, wee sị ya: “Nwa m, ọ̀ bụ na mụ ekwesịghị ịchọtara gị di,* ka obi ruo gị ala,+ ka ihe gaziekwara gị? Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:1 Ṅomie, p. 44 Ụlọ Nche,10/1/2012, p. 20
3 Naomi, nne di ya, wee sị ya: “Nwa m, ọ̀ bụ na mụ ekwesịghị ịchọtara gị di,* ka obi ruo gị ala,+ ka ihe gaziekwara gị?