Rut 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Gaa saa ahụ́, teekwa mmanụ ma yiri uwe gị* gbadaa n’ebe a na-azọcha ọka. Emela ka nwoke ahụ mata na ị nọ ebe ahụ ruo mgbe o richara nri, ṅụchaakwa mmanya.
3 Gaa saa ahụ́, teekwa mmanụ ma yiri uwe gị* gbadaa n’ebe a na-azọcha ọka. Emela ka nwoke ahụ mata na ị nọ ebe ahụ ruo mgbe o richara nri, ṅụchaakwa mmanya.