-
Rut 3:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Boaz riri ihe, ṅụọkwa mmanya, obi adị ya ụtọ. Ya agaa dinara ala na nsọtụ ebe e kpokọtara ọka. Rut ejiri nwayọọ bịa kpughee ákwà o ji kpuchie ụkwụ ma dinara ala.
-