-
Rut 3:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 O wee dinara n’akụkụ ụkwụ ya ruo ụtụtụ ma bilie mgbe chi na-abọchabeghị otú mmadụ ga-enwe ike ịmata ibe ya. Boaz wee sị ya: “Emekwala ka a mara na nwaanyị bịara n’ebe a na-azọcha ọka.”
-