-
Rut 4:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Onye ahụ kwesịrị ịgbara nwaanyị ahụ wee sị: “Agaghị m agbarali ya. M gbara ya, ọ ga-aghọ m ahịa. Were ikike m nwere ịgbara ya gbara ya n’ihi na agaghị m agbarali ya.”
-