Rut 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ihe ndị Izrel na-eme n’oge ochie mgbe ọ bụla e kwekọrịtara ka mmadụ gbara ihe ma ọ bụ ka o nye onye ọzọ ikike ịgbara ihe bụ na nwoke na-eyipụ akpụkpọ ụkwụ ya+ nye onye nke ọzọ. Ọ bụ otú a ka ndị Izrel si egosi na ha kwekọrịtara n’ihe e kwuru.
7 Ihe ndị Izrel na-eme n’oge ochie mgbe ọ bụla e kwekọrịtara ka mmadụ gbara ihe ma ọ bụ ka o nye onye ọzọ ikike ịgbara ihe bụ na nwoke na-eyipụ akpụkpọ ụkwụ ya+ nye onye nke ọzọ. Ọ bụ otú a ka ndị Izrel si egosi na ha kwekọrịtara n’ihe e kwuru.