Rut 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ana m agbarakwa Rut nwaanyị Moab, bụ́ nwunye Malọn, ka ọ bụrụ nwunye m. Ihe a ga-eme ka ala nwoke ahụ nwụrụ anwụ ghara ịgara ndị ọzọ,+ meekwa ka ụmụnne ya na ndị obodo a ghara ichefu aha ya. Unu bụ ndị akaebe taa.”+ Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:10 Ṅomie, p. 50 Ụlọ Nche,10/1/2012, p. 24
10 Ana m agbarakwa Rut nwaanyị Moab, bụ́ nwunye Malọn, ka ọ bụrụ nwunye m. Ihe a ga-eme ka ala nwoke ahụ nwụrụ anwụ ghara ịgara ndị ọzọ,+ meekwa ka ụmụnne ya na ndị obodo a ghara ichefu aha ya. Unu bụ ndị akaebe taa.”+