Rut 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị niile nọ n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ na ndị okenye wee sị: “Anyị bụ ndị akaebe. Ka Jehova mee ka nwunye gị nke na-abata n’ụlọ gị dịrị ka Rechel na Lia, bụ́ ndị mụtara mba Izrel.+ Ka ihe gaziere gị n’Efrata,+ ka i nweekwa aha ọma* na Betlehem.+
11 Ndị niile nọ n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ na ndị okenye wee sị: “Anyị bụ ndị akaebe. Ka Jehova mee ka nwunye gị nke na-abata n’ụlọ gị dịrị ka Rechel na Lia, bụ́ ndị mụtara mba Izrel.+ Ka ihe gaziere gị n’Efrata,+ ka i nweekwa aha ọma* na Betlehem.+