1 Samuel 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma Elkena di ya sịrị ya: “Hana, gịnị mere i ji na-ebe ákwá? Gịnịkwa mere na ị naghị eri nri? Gịnị mere na obi adịghị gị mma?* Ọ̀ bụ na mụ abaraghị gị uru karịa ụmụ ndị nwoke iri?” 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:8 Ṅomie, p. 52-54 Ụlọ Nche,7/1/2010, p. 153/15/2007, p. 15-163/15/2005, p. 223/15/1990, p. 27
8 Ma Elkena di ya sịrị ya: “Hana, gịnị mere i ji na-ebe ákwá? Gịnịkwa mere na ị naghị eri nri? Gịnị mere na obi adịghị gị mma?* Ọ̀ bụ na mụ abaraghị gị uru karịa ụmụ ndị nwoke iri?”