1 Samuel 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe ha richara nri, ṅụchaakwa mmanya na Shaịlo, Hana biliri. Ịlaị onye nchụàjà nọ ọdụ mgbe ahụ n’oche dị n’akụkụ ụzọ n’ụlọ nsọ*+ Jehova. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:9 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 15
9 Mgbe ha richara nri, ṅụchaakwa mmanya na Shaịlo, Hana biliri. Ịlaị onye nchụàjà nọ ọdụ mgbe ahụ n’oche dị n’akụkụ ụzọ n’ụlọ nsọ*+ Jehova.