1 Samuel 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma Hana agaghị.+ Ọ gwara di ya, sị: “Agaghị m aga ugbu a. M kwụsị nwa a ara, m ga-akpọgara ya Jehova n’ụlọ ya. Ọ ga-ebikwa ebe ahụ.”+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:22 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 16
22 Ma Hana agaghị.+ Ọ gwara di ya, sị: “Agaghị m aga ugbu a. M kwụsị nwa a ara, m ga-akpọgara ya Jehova n’ụlọ ya. Ọ ga-ebikwa ebe ahụ.”+