1 Samuel 1:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Hana wee sị ya: “Onyenwe m, ewela iwe. N’eziokwu, onyenwe m, ọ bụ m bụ nwaanyị ahụ gị na ya guzo ebe a, ya ana-arịọ Jehova arịrịọ.+
26 Hana wee sị ya: “Onyenwe m, ewela iwe. N’eziokwu, onyenwe m, ọ bụ m bụ nwaanyị ahụ gị na ya guzo ebe a, ya ana-arịọ Jehova arịrịọ.+