1 Samuel 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị na-erijubu afọ na-arụzi ọrụ ngo iji nweta nri. Ma agụụ anaghịzi agụ ndị agụụ na-agụbu.+ Nwaanyị aga amụọla ụmụ asaa.+ Ma nwaanyị mụrụ ọtụtụ ụmụ agbarala aka nwa.
5 Ndị na-erijubu afọ na-arụzi ọrụ ngo iji nweta nri. Ma agụụ anaghịzi agụ ndị agụụ na-agụbu.+ Nwaanyị aga amụọla ụmụ asaa.+ Ma nwaanyị mụrụ ọtụtụ ụmụ agbarala aka nwa.