1 Samuel 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ na-esi n’ájá ekulite onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya. Ọ na-esi n’ebe a na-ekpofu ntụ* ekulite ndị ogbenye,+Ka ha soro ụmụ ndị eze nọdụ ala. Ọ na-echikwa ha eze. Ntọala ụwa dị Jehova n’aka.+ O dokwasịkwara ụwa n’elu ntọala ahụ.
8 Ọ na-esi n’ájá ekulite onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya. Ọ na-esi n’ebe a na-ekpofu ntụ* ekulite ndị ogbenye,+Ka ha soro ụmụ ndị eze nọdụ ala. Ọ na-echikwa ha eze. Ntọala ụwa dị Jehova n’aka.+ O dokwasịkwara ụwa n’elu ntọala ahụ.