1 Samuel 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 A bịa n’ihe e kwesịrị inye ndị nchụàjà, ihe a ka ha na-eme:+ Ọ na-abụ mgbe ọ bụla mmadụ na-achụ àjà, onye na-ejere onye nchụàjà ozi ejiri ndụdụ nwere ezé atọ bịa mgbe anụ e ji chụọ àjà ka dị n’ọkụ.
13 A bịa n’ihe e kwesịrị inye ndị nchụàjà, ihe a ka ha na-eme:+ Ọ na-abụ mgbe ọ bụla mmadụ na-achụ àjà, onye na-ejere onye nchụàjà ozi ejiri ndụdụ nwere ezé atọ bịa mgbe anụ e ji chụọ àjà ka dị n’ọkụ.