-
1 Samuel 2:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ọ na-adụnyekwa ya n’ụdị ite ọ bụla e ji na-esi anụ ahụ. Ihe ọ bụla ndụdụ ahụ dụtara ka onye nchụàjà na-ewere. Otú a ka ha na-eme ndị Izrel niile na-abịa na Shaịlo.
-