1 Samuel 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ na-abụkwa, tupu onye na-achụ àjà esuo abụba anụ o ji achụ àjà ọkụ,+ onye na-ejere onye nchụàjà ozi na-abịa, sị ya: “Wetara onye nchụàjà anụ ọ ga-ahụ n’ọkụ. Ọ bụ anụ ndụ ka ọ ga-anara gị, ọ bụghị nke e siri n’ọkụ.”
15 Ọ na-abụkwa, tupu onye na-achụ àjà esuo abụba anụ o ji achụ àjà ọkụ,+ onye na-ejere onye nchụàjà ozi na-abịa, sị ya: “Wetara onye nchụàjà anụ ọ ga-ahụ n’ọkụ. Ọ bụ anụ ndụ ka ọ ga-anara gị, ọ bụghị nke e siri n’ọkụ.”