1 Samuel 2:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ịlaị wee gọzie Elkena na nwunye ya, sị: “Ka Jehova mee ka nwaanyị a mụta nwa unu ga-eji dochie nwa a unu nyere Jehova.”+ Ha wee laghachi n’obodo ha.
20 Ịlaị wee gọzie Elkena na nwunye ya, sị: “Ka Jehova mee ka nwaanyị a mụta nwa unu ga-eji dochie nwa a unu nyere Jehova.”+ Ha wee laghachi n’obodo ha.