1 Samuel 2:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Gịnị mere gị na ụmụ gị ji jiri àjà a na-achụrụ m na onyinye m kwuru ka a na-eweta n’ụlọ m na-egwu egwu?+ Gịnị mere i ji na-akwanyere ụmụ gị ùgwù karịa m? Gịnị mere unu ji eri ihe kacha mma n’onyinye ndị m bụ́ Izrel na-enye m?+
29 Gịnị mere gị na ụmụ gị ji jiri àjà a na-achụrụ m na onyinye m kwuru ka a na-eweta n’ụlọ m na-egwu egwu?+ Gịnị mere i ji na-akwanyere ụmụ gị ùgwù karịa m? Gịnị mere unu ji eri ihe kacha mma n’onyinye ndị m bụ́ Izrel na-enye m?+