-
1 Samuel 2:30Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
30 “‘Ọ bụ ya mere Jehova bụ́ Chineke Izrel ji sị: “N’eziokwu, o nwere mgbe m kwuru na ezinụlọ gị na ezinụlọ nna nna gị ga na-ejere m ozi mgbe niile.”+ Ma, Jehova na-ekwuzi ugbu a, sị: “Tụfịakwa! Agaghịzi m ekwe ka ọ dị otú ahụ, n’ihi na ọ bụ ndị na-akwanyere m ùgwù ka m ga-akwanyere ùgwù.+ Ma, m gaghị akwanyere ndị na-eleda m anya ùgwù.”
-