1 Samuel 2:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Oge na-abịa mgbe m ga-eme ka ike gharazie ịdị gị na ezinụlọ nna nna gị. Oge ahụ ruo, a gaghịzi enwe onye ga-aka nká n’ezinụlọ gị.+
31 Oge na-abịa mgbe m ga-eme ka ike gharazie ịdị gị na ezinụlọ nna nna gị. Oge ahụ ruo, a gaghịzi enwe onye ga-aka nká n’ezinụlọ gị.+