1 Samuel 2:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ma onye si n’ezinụlọ gị, onye m ga-ahapụ ka ọ na-ejere m ozi n’ebe ịchụàjà m, ga-eme ka anya gị gharazie ịhụ ụzọ, meekwa ka i ruo uju.* Ma, ndị ezinụlọ gị ndị mmadụ ga-eji mma agha gbuo ga-akarị ndị a ga-ahapụ.+
33 Ma onye si n’ezinụlọ gị, onye m ga-ahapụ ka ọ na-ejere m ozi n’ebe ịchụàjà m, ga-eme ka anya gị gharazie ịhụ ụzọ, meekwa ka i ruo uju.* Ma, ndị ezinụlọ gị ndị mmadụ ga-eji mma agha gbuo ga-akarị ndị a ga-ahapụ.+