1 Samuel 2:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 M ga-ahọrọkwa onye nchụàjà na-erubere m isi.+ Ọ ga-eme ihe dị m mma n’obi. M ga-arụkwara ya ụlọ na-agaghị ada ada. Ọ ga na-ejekwara onye m tere mmanụ ozi mgbe niile.
35 M ga-ahọrọkwa onye nchụàjà na-erubere m isi.+ Ọ ga-eme ihe dị m mma n’obi. M ga-arụkwara ya ụlọ na-agaghị ada ada. Ọ ga na-ejekwara onye m tere mmanụ ozi mgbe niile.