-
1 Samuel 3:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Jehova kpọkwara ya nke ugboro atọ, sị: “Samuel!” Samuel ebilie gakwuru Ịlaị, sị: “Lekwa m! Ọ̀ kwa ị kpọrọ m?”
Ọ bụ mgbe ahụ ka Ịlaị matara na ọ bụ Jehova na-akpọ nwata ahụ.
-