1 Samuel 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ihe niile m kwuru gbasara Ịlaị na ezinụlọ ya, si n’isi ruo ná ngwụcha.+