-
1 Samuel 4:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ndị Filistia haziri onwe ha n’usoro ịlụso ndị Izrel agha, ma agha ahụ bịara siere ndị Izrel ike. Ndị Filistia wee merie ha, gbuo ihe dị ka puku ụmụ nwoke anọ (4,000) n’ọgbọ agha, n’ọhịa.
-