1 Samuel 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe ndị Izrel laghachiri ebe ha mara ụlọikwuu, ndị okenye Izrel sịrị: “Gịnị mere Jehova ji hapụ ndị Filistia ha emerie anyị taa?*+ Ka anyị gaa Shaịlo buru igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ bute ya ebe a anyị nọ, ka ọ zọpụta anyị n’aka ndị iro anyị.” 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:3 Ụlọ Nche,9/15/2015, p. 27
3 Mgbe ndị Izrel laghachiri ebe ha mara ụlọikwuu, ndị okenye Izrel sịrị: “Gịnị mere Jehova ji hapụ ndị Filistia ha emerie anyị taa?*+ Ka anyị gaa Shaịlo buru igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ bute ya ebe a anyị nọ, ka ọ zọpụta anyị n’aka ndị iro anyị.”