1 Samuel 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Nke anyị na-eme agwụla! Ònye ga-azọpụta anyị n’aka Chineke a dị ebube? Ọ bụ ya bụ Chineke ahụ si ụzọ dị iche iche gbuo ndị Ijipt n’ala ịkpa.+
8 Nke anyị na-eme agwụla! Ònye ga-azọpụta anyị n’aka Chineke a dị ebube? Ọ bụ ya bụ Chineke ahụ si ụzọ dị iche iche gbuo ndị Ijipt n’ala ịkpa.+