1 Samuel 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị Filistia wee lụso ndị Izrel agha, merie ha,+ onye ọ bụla n’ime ha agbalaga n’ụlọikwuu ya. Ndị e gburu karịrị akarị. E gburu puku ndị agha Izrel iri atọ (30,000) na-eji ụkwụ aga.
10 Ndị Filistia wee lụso ndị Izrel agha, merie ha,+ onye ọ bụla n’ime ha agbalaga n’ụlọikwuu ya. Ndị e gburu karịrị akarị. E gburu puku ndị agha Izrel iri atọ (30,000) na-eji ụkwụ aga.