1 Samuel 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ụbọchị ahụ, otu nwoke onye ebo Benjamin ji ọsọ si n’ọgbọ agha gbapụta, gbarute Shaịlo. Ọ dọwara uwe ya adọwa, kpokwasịkwa ájá n’isi ya.+
12 N’ụbọchị ahụ, otu nwoke onye ebo Benjamin ji ọsọ si n’ọgbọ agha gbapụta, gbarute Shaịlo. Ọ dọwara uwe ya adọwa, kpokwasịkwa ájá n’isi ya.+