-
1 Samuel 4:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Mgbe Ịlaị nụrụ mkpu ákwá a, ọ jụrụ, sị: “Gịnị bụ isi mkpọtụ a m na-anụ?” Nwoke ahụ wee mee ngwa, banye kọọrọ Ịlaị ihe merenụ.
-