-
1 Samuel 4:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Ozugbo ọ kpọtara Igbe ezi Chineke aha, Ịlaị esi n’oche ya dị n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá dalaa azụ, olu ya agbajie, ya anwụọ, n’ihi na o meela agadi, o bukwara ibu. O kpere Izrel ikpe afọ iri anọ.
-